Ilu 10:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ilu Solomọn.+ Nwa ma ihe na-eme nna ya obi ụtọ,+Ma nwa nzuzu na-eme ka nne ya na-eru uju. Ilu 23:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Nwa m, ọ bụrụ na ị mara ihe,Obi ga-adị m ụtọ.+ 2 Jọn 4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 M na-aṅụrị nnukwu ọṅụ n’ihi na achọpụtala m na ụfọdụ ụmụ gị na-eje ije n’eziokwu ahụ,+ otú Nna anyị nyere anyị n’iwu.
4 M na-aṅụrị nnukwu ọṅụ n’ihi na achọpụtala m na ụfọdụ ụmụ gị na-eje ije n’eziokwu ahụ,+ otú Nna anyị nyere anyị n’iwu.