Ilu 27:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Nwa m, mara ihe ma mee m obi ụtọ,+Ka m wee zaa onye na-akwa m emo okwu.+ 3 Jọn 4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 E nweghị ihe na-eme m obi ụtọ karịa ihe a: na m ga-anụ na ụmụ m nọgidere na-eje ije n’eziokwu ahụ.+
4 E nweghị ihe na-eme m obi ụtọ karịa ihe a: na m ga-anụ na ụmụ m nọgidere na-eje ije n’eziokwu ahụ.+