Ilu 23:4, 5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Adọgbula onwe gị n’ọrụ ka ị kpata akụ̀.+ Kwụsị ime otú ahụ, kama gosi na ị na-aghọta ihe.* 5 I lee ya anya, ị ga-ahụ na ọ dịghịzi+N’ihi na ọ ga-epu nku ka ugo fega na mbara igwe.+ 1 Timoti 6:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Na-agwa ndị bara ọgaranya n’oge a* ka ha ghara ịdị mpako, ka ha gharakwa ịtụkwasị akụnụba a na-ejighị n’aka obi,+ kama, ka ha tụkwasị Chineke obi, onye na-enye anyị ihe niile na-akpa anyị mmaji kwuru mmaji.+
4 Adọgbula onwe gị n’ọrụ ka ị kpata akụ̀.+ Kwụsị ime otú ahụ, kama gosi na ị na-aghọta ihe.* 5 I lee ya anya, ị ga-ahụ na ọ dịghịzi+N’ihi na ọ ga-epu nku ka ugo fega na mbara igwe.+
17 Na-agwa ndị bara ọgaranya n’oge a* ka ha ghara ịdị mpako, ka ha gharakwa ịtụkwasị akụnụba a na-ejighị n’aka obi,+ kama, ka ha tụkwasị Chineke obi, onye na-enye anyị ihe niile na-akpa anyị mmaji kwuru mmaji.+