Abụ Ọma 66:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ọ bụrụ na m bu ihe ọjọọ ọ bụla n’obi m,Jehova agaraghị ege m ntị.+ Ilu 15:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Jehova anaghị abịa ndị ajọ omume nso,Ma ọ na-anụ ekpere ndị ezi omume.+ Aịzaya 1:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mgbe unu gbasara ọbụ aka unu,M na-eleghara unu anya.+ N’agbanyeghị na unu na-ekpe ọtụtụ ekpere,+Anaghị m ege ntị.+ Aka unu bụ ọbara ọbara.+
15 Mgbe unu gbasara ọbụ aka unu,M na-eleghara unu anya.+ N’agbanyeghị na unu na-ekpe ọtụtụ ekpere,+Anaghị m ege ntị.+ Aka unu bụ ọbara ọbara.+