Mak 10:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Jizọs lere ya anya ma nwee mmasị n’ebe ọ nọ,* wee sị ya: “E nwere otu ihe ị ka ga-eme: Gaa ree ihe ndị i nwere, nye ndị ogbenye ihe i retara, ị ga-enwekwa akụ̀ n’eluigwe. Bịazie bụrụ onye na-eso ụzọ m.”+
21 Jizọs lere ya anya ma nwee mmasị n’ebe ọ nọ,* wee sị ya: “E nwere otu ihe ị ka ga-eme: Gaa ree ihe ndị i nwere, nye ndị ogbenye ihe i retara, ị ga-enwekwa akụ̀ n’eluigwe. Bịazie bụrụ onye na-eso ụzọ m.”+