Jenesis 15:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mgbe ihe a mechara, Jehova gwara Ebram okwu n’ọhụụ, sị: “Ebram, atụla egwu.+ Abụụrụ m gị ọta.+ Ụgwọ ọrụ gị ga-adị nnọọ ukwuu.”+ 2 Samuel 22:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ihe ezi Chineke na-eme zuru okè.+ Okwu Jehova enweghị ntụpọ.*+ Chineke bụụrụ ndị niile na-agbaba n’ime ya ọta.+ Abụ Ọma 84:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na Jehova Chineke bụ anyanwụ anyị+ na ọta anyị.+ Ọ na-emere ndị mmadụ amara, na-emekwa ka a na-akwanyere ha ùgwù. Jehova agaghị ajụ inyeNdị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta ihe ọ bụla dị mma.+
15 Mgbe ihe a mechara, Jehova gwara Ebram okwu n’ọhụụ, sị: “Ebram, atụla egwu.+ Abụụrụ m gị ọta.+ Ụgwọ ọrụ gị ga-adị nnọọ ukwuu.”+
31 Ihe ezi Chineke na-eme zuru okè.+ Okwu Jehova enweghị ntụpọ.*+ Chineke bụụrụ ndị niile na-agbaba n’ime ya ọta.+
11 N’ihi na Jehova Chineke bụ anyanwụ anyị+ na ọta anyị.+ Ọ na-emere ndị mmadụ amara, na-emekwa ka a na-akwanyere ha ùgwù. Jehova agaghị ajụ inyeNdị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta ihe ọ bụla dị mma.+