Abụ Ọma 39:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’eziokwu, i meela ka ụbọchị ndụ m dị naanị ole na ole.*+ Oge m dịrịla ndụ enweghị ihe ọ bụ n’anya gị.+ Mmadụ ọ bụla bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ, a sịgodị na o chere na e nweghị ihe nwere ike ime ya.+ (Sila)
5 N’eziokwu, i meela ka ụbọchị ndụ m dị naanị ole na ole.*+ Oge m dịrịla ndụ enweghị ihe ọ bụ n’anya gị.+ Mmadụ ọ bụla bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ, a sịgodị na o chere na e nweghị ihe nwere ike ime ya.+ (Sila)