Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 3:28
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 28 Mgbe ndị Izrel niile nụrụ ikpe ahụ eze kpere, ha kwanyeweere ya ùgwù,*+ n’ihi na ha hụrụ na Chineke nyere ya amamihe o ji na-ekpe ikpe ziri ezi.+

  • 1 Ndị Eze 4:29-31
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 29 Chineke nyere Solomọn amamihe pụrụ iche. O mekwara ka ọ na-aghọta ihe otú na-enweghị atụ, nyekwa ya obi na-aghọta ọtụtụ ihe.+ 30 Solomọn ma ihe karịa ndị Ọwụwa Anyanwụ niile nakwa ndị Ijipt niile.+ 31 Ọ makwa ihe karịa mmadụ ọ bụla ọzọ, ma Itan+ onye Zira ma Himan+ ma Kalkọl+ ma Dada bụ́ ụmụ Mehọl. Aha Solomọn nọkwa na-ede ude ná mba niile gbara ha gburugburu.+

  • 2 Ihe E Mere 1:10-12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Nye m amamihe, meekwa ka m mata otú m ga-esi chịa ndị a,+ n’ihi na ònye ga-ekpeli ndị gị a dị ọtụtụ ikpe ma ọ bụrụ na i nyereghị ya aka?”+

      11 Chineke wee sị Solomọn: “Ebe ọ bụ ihe a bụ mkpa gị, ebe ọ bụkwa na ị rịọghị ka m nye gị akụnụba, meekwa ka a na-asọpụrụ gị, ị rịọghịkwa ka ndị kpọrọ gị asị nwụọ ma ọ bụkwanụ ka m nye gị ogologo ndụ, kama ị rịọrọ ka m nye gị amamihe, ka m meekwa ka ị mata otú ị ga-esi na-ekpe ndị m m mere gị eze ha ikpe,+ 12 m ga-enye gị amamihe, meekwa ka ị mara ihe. M ga-enyekwa gị akụnụba, meekwa ka a na-asọpụrụ gị. O nweghị eze bu gị ụzọ chịa ma ọ bụkwanụ nke ga-achị ma ị chịchaa ga-ahụ azụ gị anya n’ihe ndị a m ga-enye gị.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya