Abụ Ọma 39:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’eziokwu, i meela ka ụbọchị ndụ m dị naanị ole na ole.*+ Oge m dịrịla ndụ enweghị ihe ọ bụ n’anya gị.+ Mmadụ ọ bụla bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ, a sịgodị na o chere na e nweghị ihe nwere ike ime ya.+ (Sila) Ndị Rom 8:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’ihi na e mere ka ihe e kere eke* bụrụ ihe efu,+ ọ bụghị maka na ọ bụ uche ya, kama ọ bụ maka na ọ bụ uche onye mere ka ọ bụrụ ihe efu, ebe ọ bụ na e nwere olileanya
5 N’eziokwu, i meela ka ụbọchị ndụ m dị naanị ole na ole.*+ Oge m dịrịla ndụ enweghị ihe ọ bụ n’anya gị.+ Mmadụ ọ bụla bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ, a sịgodị na o chere na e nweghị ihe nwere ike ime ya.+ (Sila)
20 N’ihi na e mere ka ihe e kere eke* bụrụ ihe efu,+ ọ bụghị maka na ọ bụ uche ya, kama ọ bụ maka na ọ bụ uche onye mere ka ọ bụrụ ihe efu, ebe ọ bụ na e nwere olileanya