Jenesis 8:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Malite ugbu a gawa, e nweghị mgbe a ga-akwụsị inwe oge ịgha mkpụrụ na oge iwe ihe ubi n’ụwa, nakwa oge oyi na oge okpomọkụ, oge ọkọchị na oge udu mmiri, nakwa ehihie na abalị.”+ Abụ Ọma 19:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ na-esi n’otu nsọtụ eluigwe apụtaGaa gburugburu ruo na nsọtụ nke ọzọ.+ E nweghịkwa ebe okpomọkụ ya na-anaghị eru.
22 Malite ugbu a gawa, e nweghị mgbe a ga-akwụsị inwe oge ịgha mkpụrụ na oge iwe ihe ubi n’ụwa, nakwa oge oyi na oge okpomọkụ, oge ọkọchị na oge udu mmiri, nakwa ehihie na abalị.”+
6 Ọ na-esi n’otu nsọtụ eluigwe apụtaGaa gburugburu ruo na nsọtụ nke ọzọ.+ E nweghịkwa ebe okpomọkụ ya na-anaghị eru.