Ilu 6:10, 11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ihitụ ụra, irotụ ụra,Na ịkụkụwatụ aka ka i zuo ike+11 Ga-eme ka ị daa ogbenye na mberede ka à ga-asị na onye ohi zuru gị ohi na mberede,Ị ga-adakwa ụkpa ka à ga-asị na mmadụ ji ngwá ọgụ bịa nakọrọ gị ihe niile i nwere.+ Ilu 20:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Onye umengwụ anaghị akọ ihe n’oge oyi. N’ihi ya, ọ ga na-arịọ arịrịọ n’oge a na-ewe ihe ubi, mgbe ọ na-enweghị ihe ọ bụla.*+
10 Ihitụ ụra, irotụ ụra,Na ịkụkụwatụ aka ka i zuo ike+11 Ga-eme ka ị daa ogbenye na mberede ka à ga-asị na onye ohi zuru gị ohi na mberede,Ị ga-adakwa ụkpa ka à ga-asị na mmadụ ji ngwá ọgụ bịa nakọrọ gị ihe niile i nwere.+
4 Onye umengwụ anaghị akọ ihe n’oge oyi. N’ihi ya, ọ ga na-arịọ arịrịọ n’oge a na-ewe ihe ubi, mgbe ọ na-enweghị ihe ọ bụla.*+