-
1 Samuel 13:12, 13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Mụ asị onwe m, ‘Ndị Filistia ga-abịa na Gilgal ịlụso m agha, emebeghịkwa m ihe ga-eme ka Jehova kwado m.’ N’ihi ya, m chere na ihe m kwesịrị ime bụ ịchụ àjà a na-esu ọkụ.”
13 Samuel wee sị Sọl: “I zuzuru nzuzu. I debeghị iwu Jehova Chineke gị nyere gị.+ A sị na i debere ya, Jehova gaara eme ka alaeze gị sie ike n’Izrel ruo mgbe ebighị ebi.
-