Abụ Solomọn 5:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 M megheere onye m hụrụ n’anya ụzọ,Ma onye m hụrụ n’anya apụọla, ọ laala. Obi mapụrụ m mgbe ọ pụrụ.* M chọrọ ya, ma ahụghị m ya.+ M kpọrọ ya òkù, ma ọ zaghị m.
6 M megheere onye m hụrụ n’anya ụzọ,Ma onye m hụrụ n’anya apụọla, ọ laala. Obi mapụrụ m mgbe ọ pụrụ.* M chọrọ ya, ma ahụghị m ya.+ M kpọrọ ya òkù, ma ọ zaghị m.