Abụ Solomọn 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mụ onwe m wee megheere onye m hụrụ n’anya ụzọ, ma onye m hụrụ n’anya anọkwaghị ya, ọ pụọla. Obi mapụrụ m mgbe o kwuru okwu. Achọrọ m ya, ma ahụghị m ya.+ M kpọrọ ya òkù, ma ọ zaghị m.
6 Mụ onwe m wee megheere onye m hụrụ n’anya ụzọ, ma onye m hụrụ n’anya anọkwaghị ya, ọ pụọla. Obi mapụrụ m mgbe o kwuru okwu. Achọrọ m ya, ma ahụghị m ya.+ M kpọrọ ya òkù, ma ọ zaghị m.