-
Abụ Solomọn 2:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 “Otú ahụ osisi apụl na-adị n’etiti osisi ndị dị n’oké ọhịa,
Ka onye m hụrụ n’anya dị n’etiti ụmụ nwoke.
Ọ na-agụsi m ike ka m nọrọ na ndò ya,
Mkpụrụ osisi ya na-atọkwa m ụtọ.
-