Abụ Solomọn 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Dị ka osisi apụl+ nke dị n’etiti osisi ndị dị n’oké ọhịa, otú ahụ ka onye m hụrụ n’anya dị n’etiti ụmụ nwoke.+ Ndò ya agụsiwo m agụụ ike, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka m nọdụrụ ala, mkpụrụ ya na-atọkwa okpo ọnụ m ụtọ.
3 “Dị ka osisi apụl+ nke dị n’etiti osisi ndị dị n’oké ọhịa, otú ahụ ka onye m hụrụ n’anya dị n’etiti ụmụ nwoke.+ Ndò ya agụsiwo m agụụ ike, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka m nọdụrụ ala, mkpụrụ ya na-atọkwa okpo ọnụ m ụtọ.