Abụ Solomọn 6:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Onye m hụrụ n’anya,+ ị mara mma ka Teza.*+ Ị mara ezigbo mma ka Jeruselem.+ Ị mara nnọọ mma ka ndị agha gbakọtara ka ha gaa agha.+
4 “Onye m hụrụ n’anya,+ ị mara mma ka Teza.*+ Ị mara ezigbo mma ka Jeruselem.+ Ị mara nnọọ mma ka ndị agha gbakọtara ka ha gaa agha.+