Ọnụ Ọgụgụ 21:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ndị Izrel wee weghara obodo ndị a niile. Ha wee biri n’obodo ndị Amọraịt niile,+ ya bụ, na Heshbọn na ime obodo niile ndị dị ya nso.* Joshụa 21:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Otú a ka ndị Izrel si fee nza, nye ndị Livaị obodo ndị a na ala ebe anụmanụ ha ga na-ata ahịhịa, otú Jehova gwara Mosis ka ha mee.+ Joshụa 21:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Heshbọn+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, nakwa Jeza+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa. Ha dị obodo anọ.
25 Ndị Izrel wee weghara obodo ndị a niile. Ha wee biri n’obodo ndị Amọraịt niile,+ ya bụ, na Heshbọn na ime obodo niile ndị dị ya nso.*
8 Otú a ka ndị Izrel si fee nza, nye ndị Livaị obodo ndị a na ala ebe anụmanụ ha ga na-ata ahịhịa, otú Jehova gwara Mosis ka ha mee.+
39 Heshbọn+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, nakwa Jeza+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa. Ha dị obodo anọ.