Abụ Solomọn 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mkpụrụ mbụ osisi fig mịrị achaala.+ Osisi vaịn amaala ifuru, na-esikwa ísì ọma. Onye m hụrụ n’anya, bilie. Asampete m, bịa ka anyị pụọ.
13 Mkpụrụ mbụ osisi fig mịrị achaala.+ Osisi vaịn amaala ifuru, na-esikwa ísì ọma. Onye m hụrụ n’anya, bilie. Asampete m, bịa ka anyị pụọ.