Abụ Solomọn 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Osisi fig+ emewo ka mkpụrụ fig mbụ ya chaa;+ osisi vaịn amaala ifuru, ha na-esipụta ísì ụtọ ha. Bilie, bịa, enyi m nwaanyị,+ asampete m, ka anyị pụọ.
13 Osisi fig+ emewo ka mkpụrụ fig mbụ ya chaa;+ osisi vaịn amaala ifuru, ha na-esipụta ísì ụtọ ha. Bilie, bịa, enyi m nwaanyị,+ asampete m, ka anyị pụọ.