Aịzaya 30:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ọ ga-emekwa ka mmiri zoo n’oge unu kụrụ mkpụrụ n’ala.+ Nri ala a ga-emepụta ga-adị mma, hiekwa nne.+ N’oge ahụ, anụ ụlọ unu ga-ata ahịhịa ná nnukwu ala ahịhịa juru.+ Joel 3:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’ụbọchị ahụ, mmanya dị ụtọ ga-esi n’ugwu na-atapụsị.+ Mmiri ara ehi ga na-eru n’ugwu nta,Mmiri ga na-asọkwa n’iyi niile dị na Juda. Iyi ga-esi n’ụlọ Jehova na-asọpụta,+Ọ ga na-edekwa Ndagwurugwu Osisi Akeshịa. Zekaraya 9:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ihi na otú o si dị mma enweghị atụ,+Ọ makwara ezigbo mma. Nri ga-eme ka ụmụ okorobịa na-eme nke ọma,Mmanya ọhụrụ ga-emekwa ka ụmụ agbọghọ* na-eme nke ọma.”+
23 Ọ ga-emekwa ka mmiri zoo n’oge unu kụrụ mkpụrụ n’ala.+ Nri ala a ga-emepụta ga-adị mma, hiekwa nne.+ N’oge ahụ, anụ ụlọ unu ga-ata ahịhịa ná nnukwu ala ahịhịa juru.+
18 N’ụbọchị ahụ, mmanya dị ụtọ ga-esi n’ugwu na-atapụsị.+ Mmiri ara ehi ga na-eru n’ugwu nta,Mmiri ga na-asọkwa n’iyi niile dị na Juda. Iyi ga-esi n’ụlọ Jehova na-asọpụta,+Ọ ga na-edekwa Ndagwurugwu Osisi Akeshịa.
17 N’ihi na otú o si dị mma enweghị atụ,+Ọ makwara ezigbo mma. Nri ga-eme ka ụmụ okorobịa na-eme nke ọma,Mmanya ọhụrụ ga-emekwa ka ụmụ agbọghọ* na-eme nke ọma.”+