Aịzaya 41:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Olee onye na-arụ ọrụ kemgbe nke mere ihe a? Oleekwa onye mere ka ọgbọ dị iche iche dịrị kemgbe ụwa? “Mụnwa, bụ́ Jehova, bụ Onye Mbụ.+ M ga-abụkwa otu onye ahụ ruo mgbe ọgbọ ikpeazụ ga-aga.”+ Mkpughe 1:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova* Chineke kwuru, sị: “Abụ m Alfa na Omega,*+ onye dị adị na onye dịbu adị na onye na-abịa, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.”+
4 Olee onye na-arụ ọrụ kemgbe nke mere ihe a? Oleekwa onye mere ka ọgbọ dị iche iche dịrị kemgbe ụwa? “Mụnwa, bụ́ Jehova, bụ Onye Mbụ.+ M ga-abụkwa otu onye ahụ ruo mgbe ọgbọ ikpeazụ ga-aga.”+
8 Jehova* Chineke kwuru, sị: “Abụ m Alfa na Omega,*+ onye dị adị na onye dịbu adị na onye na-abịa, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.”+