15 Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha nọkwa na-ezigara ha ndị ozi ya ka ha dọọ ha aka ná ntị. Ọ dọrọ ha aka ná ntị ugboro ugboro, n’ihi na ihe gbasara ha na ụlọ nsọ ya* na-emetụ ya n’obi.
13 “‘Ọ bụ omume rụrụ arụ ị na-eme mere i ji bụrụ onye na-adịghị ọcha.+ M gbara mbọ ka m mee ka ị dị ọcha, ma, ị kwụsịghị ihe ndị ahụ mere ka ị ghara ịdị ọcha. Ị gaghị adị ọcha ruo mgbe iwe m na-ewesa gị dajụrụ.+