Ezikiel 3:8, 9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Emeela m ka ihu gị sie ike ka ihu ha, meekwa ka egedege ihu gị sie ike ka egedege ihu ha.+ 9 Emeela m ka egedege ihu gị dịrị ka dayamọnd, siekwa ike karịa nkume.+ Ha bụ ndị nnupụisi, ma atụla ha egwu. Ụjọ atụkwala gị ma ị hụ ihu ha.”+
8 Emeela m ka ihu gị sie ike ka ihu ha, meekwa ka egedege ihu gị sie ike ka egedege ihu ha.+ 9 Emeela m ka egedege ihu gị dịrị ka dayamọnd, siekwa ike karịa nkume.+ Ha bụ ndị nnupụisi, ma atụla ha egwu. Ụjọ atụkwala gị ma ị hụ ihu ha.”+