Aịzaya 50:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-enyere m aka.+ N’ihi ya, ihere agaghị eme m. Ekpebiela m ịkwụrụ chịm.*+ Amakwa m na ihere agaghị eme m.
7 Ma, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-enyere m aka.+ N’ihi ya, ihere agaghị eme m. Ekpebiela m ịkwụrụ chịm.*+ Amakwa m na ihere agaghị eme m.