Aịzaya 35:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ala ịkpa na ala kpọrọ nkụ ga-enwe aṅụrị.+ Ọzara ga-aṅụrịkwa ọṅụ, okooko osisi ga-ejukwa eju na ya.+ Aịzaya 41:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 M ga-eme ka osimiri na-asọ n’elu ugwu ahịhịa na-adịghị,+Meekwa ka ndagwurugwu bụrụ ebe mmiri si agbapụta.+ M ga-eme ka ala ịkpa bụrụ ọdọ mmiri ahịhịa amị juru,Meekwa ka ala mmiri na-adịghị bụrụ isi iyi.+
35 Ala ịkpa na ala kpọrọ nkụ ga-enwe aṅụrị.+ Ọzara ga-aṅụrịkwa ọṅụ, okooko osisi ga-ejukwa eju na ya.+
18 M ga-eme ka osimiri na-asọ n’elu ugwu ahịhịa na-adịghị,+Meekwa ka ndagwurugwu bụrụ ebe mmiri si agbapụta.+ M ga-eme ka ala ịkpa bụrụ ọdọ mmiri ahịhịa amị juru,Meekwa ka ala mmiri na-adịghị bụrụ isi iyi.+