Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 4:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 N’ụbọchị ahụ, Jehova ga-eme ka ome mara mma, nke na-enweghịkwa ntụpọ, pulite. Ndị fọrọ n’ala Izrel ga na-aṅụrị ọṅụ n’ihi ihe ala ha mepụtara, jirikwa ya na-eme ọnụ.+

  • Aịzaya 27:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  6 N’ọdịnihu, Jekọb ga-agbanye mgbọrọgwụ.

      Ndị Izrel ga-ama ifuru, waakwa alaka.+

      Mkpụrụ ha ga-amị ga-ejupụtakwa n’ala ha.+

  • Aịzaya 35:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  6 Mgbe ahụ ka onye ngwọrọ ga-awụli elu ka mgbada.+

      Onye ogbi* ga-etikwa mkpu ọṅụ.+

      Mmiri ga na-agbapụta n’ala ịkpa.

      Iyi ga na-asọkwa n’ọzara.

  • Aịzaya 51:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  3 Jehova ga-akasi Zayọn obi.+

      Ọ ga-eme ka ebe ya niile e bibiri ebibi dịghachi mma.*+

      Ọ ga-eme ka ala ịkpa ya dị ka Iden,+

      Meekwa ka ọzara ya dị ka ubi Jehova.+

      Ndị bi na ya ga na-enwe obi ụtọ, na-enwekwa aṅụrị.

      A ga na-anụkwa olu ndị na-ekele Chineke na olu ndị na-abụ abụ n’ime ya.+

  • Ezikiel 36:35
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 35 Ndị mmadụ ga-asịkwa: “Ala nke tọgbọbu nkịtị dịzi ka ogige Iden.+ Obodo ndị ahụ bụ́bu ikpo nkume, ndị tọgbọkwa nkịtị, ndị a kụturu ụlọ ndị dị na ha akụtu, bụzi ebe a rụsiri ike. Ndị mmadụ ebirikwala na ha.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya