Aịzaya 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ụbọchị ahụ, ihe Jehova mere ka o pulite+ ga-aghọ ihe ịchọ mma na ihe na-eweta otuto,+ mkpụrụ nke ala ga-aghọkwara ndị Izrel lanahụrụ alanahụ+ ihe e ji anya isi+ na ihe mara mma. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:2 Amụma Aịsaịa I, p. 62-67
2 N’ụbọchị ahụ, ihe Jehova mere ka o pulite+ ga-aghọ ihe ịchọ mma na ihe na-eweta otuto,+ mkpụrụ nke ala ga-aghọkwara ndị Izrel lanahụrụ alanahụ+ ihe e ji anya isi+ na ihe mara mma.