Aịzaya 27:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ọdịnihu, Jekọb ga-agbanye mgbọrọgwụ, Izrel+ ga-ama ifuru, waakwa alaka; ha ga-amịju mkpụrụ n’elu ala.+ Aịzaya 60:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị gị niile ga-abụ ndị ezi omume;+ ha ga-enweta ala a ruo mgbe ebighị ebi,+ ha bụ ome nke ihe m kụrụ,+ ihe aka m rụrụ,+ ka e wee mee ka m maa mma.+ Joel 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jehova ga-anụ ọkụ n’obi maka ala ya,+ ọ ga-enwekwara ndị ya ọmịiko.+
6 N’ọdịnihu, Jekọb ga-agbanye mgbọrọgwụ, Izrel+ ga-ama ifuru, waakwa alaka; ha ga-amịju mkpụrụ n’elu ala.+
21 Ndị gị niile ga-abụ ndị ezi omume;+ ha ga-enweta ala a ruo mgbe ebighị ebi,+ ha bụ ome nke ihe m kụrụ,+ ihe aka m rụrụ,+ ka e wee mee ka m maa mma.+