Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 10:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ, na ọ dịkwaghị mgbe ndị fọdụrụ n’Izrel+ na ndị lanahụrụ alanahụ n’ụlọ Jekọb ga-adabere n’onye ahụ nke na-eti ha ihe,+ ha ga-adaberekwa n’ebe Jehova, bụ́ Onye Nsọ Izrel,+ nọ, n’eziokwu.+

  • Aịzaya 66:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 “M ga-edebe ihe ịrịba ama n’etiti ha,+ m ga-ezigakwa ụfọdụ n’ime ndị lanahụrụ alanahụ ná mba dị iche iche,+ ya bụ, Tashish,+ Pul, na Lọd,+ bụ́ ndị na-agba ụta, Tubal na Jevan,+ bụ́ agwaetiti ndị dị anya,+ ndị na-anụbeghị akụkọ banyere m, ndị na-ahụbeghịkwa ebube m.+ Ha ga-akọkwa akụkọ ebube m n’etiti mba niile.+

  • Jeremaya 44:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 A gaghị enwe onye ga-agbapụ ma ọ bụ onye ga-alanahụ n’ime ndị Juda fọdụrụ, bụ́ ndị na-abanye n’ala Ijipt ka ha biri n’ime ya dị ka ndị ọbịa.+ N’ezie, ha agaghị alọta n’ala Juda bụ́ ebe na-agụsi mkpụrụ obi ha agụụ ike ka ha laghachi gaa biri;+ n’ihi na ha agaghị alaghachi, ma e wezụga mmadụ ole na ole ndị ga-agbapụ.’”

  • Ezikiel 7:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Ndị ha gbapụrụ agbapụ ga-alanahụ+ wee dịrị ka nduru nke ndagwurugwu n’elu ugwu.+ Ha niile na-akwakwa ákwá, onye nke ọ bụla n’ihi njehie nke ya.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya