Aịzaya 30:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ndị na-ebili ka ha gaa Ijipt,+ ndị na-ajụghịkwa m ase,+ ndị na-aga ka ha gbaba n’ebe e wusiri ike nke Fero, gbabakwa na ndò Ijipt!+
2 ndị na-ebili ka ha gaa Ijipt,+ ndị na-ajụghịkwa m ase,+ ndị na-aga ka ha gbaba n’ebe e wusiri ike nke Fero, gbabakwa na ndò Ijipt!+