Aịzaya 4:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’ụbọchị ahụ, Jehova ga-eme ka ome mara mma, nke na-enweghịkwa ntụpọ, pulite. Ndị fọrọ n’ala Izrel ga na-aṅụrị ọṅụ n’ihi ihe ala ha mepụtara, jirikwa ya na-eme ọnụ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:2 Amụma Aịsaịa I, p. 62-67
2 N’ụbọchị ahụ, Jehova ga-eme ka ome mara mma, nke na-enweghịkwa ntụpọ, pulite. Ndị fọrọ n’ala Izrel ga na-aṅụrị ọṅụ n’ihi ihe ala ha mepụtara, jirikwa ya na-eme ọnụ.+