Ezikiel 20:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 Ndị Izrel, unu ga-amarakwa na m bụ Jehova mgbe m mere unu ihe maka aha m,+ ma ghara imeso unu otú àgwà unu jọruru ná njọ ma ọ bụ otú unu kparuru arụ.’ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”
44 Ndị Izrel, unu ga-amarakwa na m bụ Jehova mgbe m mere unu ihe maka aha m,+ ma ghara imeso unu otú àgwà unu jọruru ná njọ ma ọ bụ otú unu kparuru arụ.’ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”