Ezikiel 20:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova+ mgbe m mere ihe maka unu n’ihi aha m,+ ọ bụghị dị ka ụzọ ọjọọ unu si dị ma ọ bụ dị ka omume ọjọọ unu si dị,+ unu ụlọ Izrel,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”
44 Unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova+ mgbe m mere ihe maka unu n’ihi aha m,+ ọ bụghị dị ka ụzọ ọjọọ unu si dị ma ọ bụ dị ka omume ọjọọ unu si dị,+ unu ụlọ Izrel,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”