Aịzaya 61:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ha ga-arụghachi ebe ndị e bibiri ebibi dịwara kemgbe ụwa. Ha ga-arụ ebe ndị tọgbọ nkịtị n’oge ochie.+ Ha ga-eme ka obodo ndị e bibiri ebibi dị ọhụrụ,+Ya bụ, obodo ndị tọgbọ nkịtị malite n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.+
4 Ha ga-arụghachi ebe ndị e bibiri ebibi dịwara kemgbe ụwa. Ha ga-arụ ebe ndị tọgbọ nkịtị n’oge ochie.+ Ha ga-eme ka obodo ndị e bibiri ebibi dị ọhụrụ,+Ya bụ, obodo ndị tọgbọ nkịtị malite n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.+