Aịzaya 44:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ọ bụ m na-eme ka okwu ohu m mezuo,Na-emezuchakwa ihe ndị ozi m kwuru ga-eme.+ Ọ bụ m na-ekwu gbasara Jeruselem, sị, ‘A ga-ebi na ya,’+Kwuokwa gbasara obodo ndị dị na Juda, sị, ‘A ga-arụghachi ha.+ M ga-arụghachi ebe ya niile e bibiri ebibi.’+ Aịzaya 58:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụ maka unu ka a ga-eji arụghachi ebe ndị e bibiri ebibi n’oge ochie.+ Unu ga-atọghachikwa ntọala ndị e mebiri n’oge ochie.+ A ga-akpọkwa unu ndị na-arụzi ebe e tidara etida ná mgbidi+Na ndị na-arụzi okporo ụzọ ka ndị mmadụ rụọ ụlọ n’akụkụ ya.
26 Ọ bụ m na-eme ka okwu ohu m mezuo,Na-emezuchakwa ihe ndị ozi m kwuru ga-eme.+ Ọ bụ m na-ekwu gbasara Jeruselem, sị, ‘A ga-ebi na ya,’+Kwuokwa gbasara obodo ndị dị na Juda, sị, ‘A ga-arụghachi ha.+ M ga-arụghachi ebe ya niile e bibiri ebibi.’+
12 Ọ bụ maka unu ka a ga-eji arụghachi ebe ndị e bibiri ebibi n’oge ochie.+ Unu ga-atọghachikwa ntọala ndị e mebiri n’oge ochie.+ A ga-akpọkwa unu ndị na-arụzi ebe e tidara etida ná mgbidi+Na ndị na-arụzi okporo ụzọ ka ndị mmadụ rụọ ụlọ n’akụkụ ya.