11 “Erọn ga-eweta oké ehi ahụ bụ́ maka àjà mmehie, ya bụ, nke ahụ bụ́ maka onwe ya, jiri ya kpuchiere onwe ya na ezinụlọ* ya mmehie ha. E mechaa, ọ ga-egbu oké ehi ahụ bụ́ maka àjà mmehie, nke bụ́ maka onwe ya.+
27 Ọ dịghị ka nnukwu ndị nchụàjà ahụ, ndị na-achụ àjà kwa ụbọchị,+ ha buru ụzọ chụọ maka mmehie nke ha, ha achụzie maka mmehie ndị ọzọ.+ Ọ chụrụ àjà a naanị otu ugboro mgbe o nyefere onwe ya.+