Aịzaya 14:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Jehova ga-emere Jekọb ebere,+ họrọkwa Izrel ọzọ.+ Ọ ga-eme ka ha biri* n’ala ha.+ Ndị mbịarambịa ga-agakwurukwa ndị ezinụlọ Jekọb, ha na ha ebiri.+
14 Jehova ga-emere Jekọb ebere,+ họrọkwa Izrel ọzọ.+ Ọ ga-eme ka ha biri* n’ala ha.+ Ndị mbịarambịa ga-agakwurukwa ndị ezinụlọ Jekọb, ha na ha ebiri.+