Joel 3:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’ụbọchị ahụ, mmanya dị ụtọ ga-esi n’ugwu na-atapụsị.+ Mmiri ara ehi ga na-eru n’ugwu nta,Mmiri ga na-asọkwa n’iyi niile dị na Juda. Iyi ga-esi n’ụlọ Jehova na-asọpụta,+Ọ ga na-edekwa Ndagwurugwu Osisi Akeshịa.
18 N’ụbọchị ahụ, mmanya dị ụtọ ga-esi n’ugwu na-atapụsị.+ Mmiri ara ehi ga na-eru n’ugwu nta,Mmiri ga na-asọkwa n’iyi niile dị na Juda. Iyi ga-esi n’ụlọ Jehova na-asọpụta,+Ọ ga na-edekwa Ndagwurugwu Osisi Akeshịa.