Ezikiel 33:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “‘Ma ọ bụrụ na onye nche ahụ hụrụ ka e ji mma agha na-abịa ma jụ ịfụ opi,+ gharakwa ịgwa ndị mmadụ gbasara ya, a bịa jiri mma agha ahụ gbuo onye ọ bụla n’ime ha, onye ahụ e gburu nwụrụ n’ihi mmehie ya, ma ọbara ya dị n’isi onye nche ahụ.’*+
6 “‘Ma ọ bụrụ na onye nche ahụ hụrụ ka e ji mma agha na-abịa ma jụ ịfụ opi,+ gharakwa ịgwa ndị mmadụ gbasara ya, a bịa jiri mma agha ahụ gbuo onye ọ bụla n’ime ha, onye ahụ e gburu nwụrụ n’ihi mmehie ya, ma ọbara ya dị n’isi onye nche ahụ.’*+