18 Ọ bụrụ na mụ asị onye ajọ omume, ‘Ị ga-anwụrịrị,’ ma ị dọghị ya aka ná ntị, i kwughịkwa okwu iji dọọ onye ajọ omume ahụ aka ná ntị ka ọ hapụ àgwà ọjọọ ya ma dịrị ndụ,+ ebe ọ bụ onye ajọ omume, ọ ga-anwụ n’ihi mmehie ya,+ ma ọbara ya ga-adị gị n’isi.+