Ndị Ikpe 10:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Gakwurunụ chi ndị ahụ unu họọrọ, rịọkwanụ ha ka ha nyere unu aka.+ Ka ha zọpụta unu ugbu a unu na-ata ahụhụ.”+ Aịzaya 42:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ihere ga-emegbu ndị tụkwasịrị arụsị a pịrị apị obi,Ndị na-asịkwa arụsị ndị a kpụrụ akpụ: “Unu bụ chi anyị.”+ A ga-emekwa ka ha laghachi azụ.
14 Gakwurunụ chi ndị ahụ unu họọrọ, rịọkwanụ ha ka ha nyere unu aka.+ Ka ha zọpụta unu ugbu a unu na-ata ahụhụ.”+
17 Ihere ga-emegbu ndị tụkwasịrị arụsị a pịrị apị obi,Ndị na-asịkwa arụsị ndị a kpụrụ akpụ: “Unu bụ chi anyị.”+ A ga-emekwa ka ha laghachi azụ.