Aịzaya 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ndị nọ n’eluigwe, nụrụnụ. Ndị nọ n’ụwa,+ geekwanụ ntị,N’ihi na Jehova kwuru, sị: “M zụrụ ụmụ m ha etoo. M lekọtakwara ha,+Ma ha enupụrụla m isi.+ Aịzaya 31:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Ndị Izrel, lọghachikwutenụ Chineke, onye unu kpachaara anya nupụrụ isi.+ Aịzaya 59:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Anyị emebiela iwu, gọnahụkwa Jehova. Anyị agbakụtala Chineke anyị azụ. Anyị akpaala nkata imegbu ibe anyị na inupụ isi.+ Anyị echeela echiche ịgha ụgha, ghaakwa ya n’obi anyị.+
2 Ndị nọ n’eluigwe, nụrụnụ. Ndị nọ n’ụwa,+ geekwanụ ntị,N’ihi na Jehova kwuru, sị: “M zụrụ ụmụ m ha etoo. M lekọtakwara ha,+Ma ha enupụrụla m isi.+
13 Anyị emebiela iwu, gọnahụkwa Jehova. Anyị agbakụtala Chineke anyị azụ. Anyị akpaala nkata imegbu ibe anyị na inupụ isi.+ Anyị echeela echiche ịgha ụgha, ghaakwa ya n’obi anyị.+