-
Ezikiel 33:32Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
32 Ma, n’anya ha, ị dị ka onye ma ka e si akpọ ụbọ akwara, nke nwere olu ọma, na-agụkwa egwú ịhụnanya. Ha ga-anụ ihe i kwuru, ma e nweghị onye n’ime ha ga-eme ya.
-