Ezikiel 33:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ma, lee! ị dị ka abụ ịhụnanya na-atọ ụtọ n’anya ha, dị ka onye nwere olu ọma, onye na-akpọkwa ụbọ akwara nke ọma.+ Ha ga-anụkwa okwu gị, ma ọ dịghị onye ọ bụla ga-eme ya.+
32 Ma, lee! ị dị ka abụ ịhụnanya na-atọ ụtọ n’anya ha, dị ka onye nwere olu ọma, onye na-akpọkwa ụbọ akwara nke ọma.+ Ha ga-anụkwa okwu gị, ma ọ dịghị onye ọ bụla ga-eme ya.+