14 M kpọrọ ememme ụbọchị ọnwa ọhụrụ unu na-eme na ememme ndị ọzọ unu na-eme asị.
Ha bụụrụ m ibu arọ.
Ike ibu ha agwụkwala m.
15 Mgbe unu gbasara ọbụ aka unu,
M na-eleghara unu anya.+
N’agbanyeghị na unu na-ekpe ọtụtụ ekpere,+
Anaghị m ege ntị.+
Aka unu bụ ọbara ọbara.+