-
Aịzaya 49:17, 18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Ụmụ gị emeela ngwa ngwa lọghachi.
Ndị mesiri gị ike, bibiekwa gị, ga-ahapụ gị.
18 Welite ihu gị ma legharịa anya.
Ha niile agbakọtawala.+
Ha na-abịakwute gị.
Jehova kwuru, sị, “Ebe ọ bụ na m na-adị ndụ,
Ha ga-adị ka ihe e ji achọ mma i ji chọọ onwe gị mma,
Ha ga-adịkwa ka ihe ị ga-eyiri otú nwaanyị a na-alụ ọhụrụ si eyiri ihe olu.
-