2 Ihe E Mere 28:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’otu ụbọchị, Pika+ nwa Remalaya batara na Juda gbuo otu narị puku mmadụ na puku iri abụọ (120,000). Ha niile bụkwa ndị dike. O gburu ha n’ihi na ha hapụrụ Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha.+
6 N’otu ụbọchị, Pika+ nwa Remalaya batara na Juda gbuo otu narị puku mmadụ na puku iri abụọ (120,000). Ha niile bụkwa ndị dike. O gburu ha n’ihi na ha hapụrụ Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha.+