Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ezra 3:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 N’ọnwa nke asaa,+ mgbe ndị Izrel biirila n’obodo ha dị iche iche, ha ji otu obi zukọta na Jeruselem.

  • Ezra 9:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 Ma Jehova bụ́ Chineke anyị, i metụụrụ anyị amara kwe ka e nwee ndị fọrọ ndụ n’ime anyị ma mee ka anyị nọrọ n’ebe obi ruru anyị ala* n’ụlọ nsọ gị,+ ka anyị wee na-enwe ezigbo obi ụtọ* ma nweretụ onwe anyị n’ohu anyị na-agba, Chineke anyị.

  • Jeremaya 30:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Jehova kwukwara, sị, “Ohu m Jekọb, atụla ụjọ.

      Izrel, atụkwala egwu.+

      N’ihi na m ga-esi ebe dị anya zọpụta gị,

      Zọpụtakwa ụmụ gị n’ala a dọọrọ ha n’agha laa.+

      Jekọb ga-alọta, ahụ́ ga-erukwa ya ala. E nweghị ihe ga-enye ya nsogbu.

      E nweghịkwa onye ga-emenye ya ụjọ.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya