Abụ Ọma 33:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ma ihe niile Jehova kpebiri ime* agaghị agbanwe ruo mgbe ebighị ebi.+ Ihe ndị o bu n’obi ime na-adịgide malite n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ. Ilu 19:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Mmadụ na-eme ọtụtụ atụmatụ,Ma ọ bụ uche* Jehova ga-eme.+ Ilu 21:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 E nweghị amamihe ma ọ bụ nghọta ma ọ bụ ndụmọdụ ọ bụla ga-aghasali nzube Jehova.+ Aịzaya 46:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 M na-akpọ nnụnụ na-eri anụ ka o si n’ebe ọwụwa anyanwụ bịa.+ M na-akpọkwa onye ga-emezu ihe m kpebiri* ka o si n’obodo dị anya bịa.+ Ekwuola m ya. M ga-emekwa ya. Ezubela m ime ya. M ga-emekwa ya.+
11 Ma ihe niile Jehova kpebiri ime* agaghị agbanwe ruo mgbe ebighị ebi.+ Ihe ndị o bu n’obi ime na-adịgide malite n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.
11 M na-akpọ nnụnụ na-eri anụ ka o si n’ebe ọwụwa anyanwụ bịa.+ M na-akpọkwa onye ga-emezu ihe m kpebiri* ka o si n’obodo dị anya bịa.+ Ekwuola m ya. M ga-emekwa ya. Ezubela m ime ya. M ga-emekwa ya.+